Mitä silmät ei nää [Igbo translation]

Songs   2024-07-05 21:41:55

Mitä silmät ei nää [Igbo translation]

Nu kwara ya ozo site n'onu ndi agbata-obi

Akwukwo ka Tiina gbaghapuwolu ozo kwa

Ogughi kwa ha ozo; onweghi kwa m'obudi udo

obunadi so n'abania

N'etiti otu ubochi May mkpocha na nzacha

ka'm natara ozi nnem n'akara igwe-okwu

nna akwapuwo, o kwapuru taa

Mwere malite ka'm ghota ihe mdia

dapu ilo inyalu anwu

Ihe anya apughi ihu

nkaa ka obi ghotara

ezi-okwu tolu-ato n' acho

Obunadi taa, Obunadi taa

Maka nsogbu dum ndia

Ihe anya apughi ihu

nkaa ka obi ghotara

n'ime mu nsogbo ebelatawo

Obunadi taa, Obunadi taa

madu aghaghi ichota eligwe

Nne elee n'elu akwa

Nwa achokwaghi ihi ula

Ezi anya sitere na olil'anya otutu aro

k' aga eji nyochaa ifun'anya aa

Ogara i kakwa nfe ma anogide kwa onu

Ma anyi abua ka nogide kwa na otu

na eke ihe dumn n'otu, n'ahukorita ihe ebube ndia dum

sita na mbara uwa dum

ngwa bilie na ura

Ihe anya apughi ihu...

Aju dika nke unuku ikuku

dibatara na mberede

Na aguu ya nke onu apughi ikowa

wee kujuo mu

See more
Juha Tapio more
  • country:Finland
  • Languages:Finnish, English
  • Genre:Pop
  • Official site:http://juhatapio.com/
  • Wiki:http://fi.wikipedia.org/wiki/Juha_Tapio
Juha Tapio Lyrics more
Juha Tapio Featuring Lyrics more
Juha Tapio Also Performed Pyrics more
Excellent Songs recommendation
Popular Songs
Copyright 2023-2024 - www.lyricf.com All Rights Reserved